Kcee Lyrics
Netfliss is a new single by Kcee, read the song’s lyrics below and get familiar. On Netfliss, Kcee highlights themes of luxury and status, the track reflects Kcee’s confidence and success, with a playful and lavish tone that celebrates his lifestyle.
Kcee – Netfliss Lyrics
NwanneI nu ụda egbeMaru na anyi a puo goJaysynths give demDey firee
Last last my men ma pụọ taObodo ga ekwe ro go duNa anyi kwu na okụAnyị kwu na ọkụ na pụọ ọkụOwe zi ife I na aghọtaghịWhen we dey spend no mercyỊ si ni da ano ife anyị e go ye gi ntiMaka na men m bu zi ikeFa bu zi ike ka izuoguEeehh
Ndi ba ruo mmụọwuFa bu ndi odogwuI ma zi kwe na men m gba si ri ikeAnyi na-eme kwa ihe si ri ikeEeehhNdi ba ruo mmụọwuFa bu ndi odogwuI ma zi kwe na men m gba si ri ikeAnyị na-eme kwa ihe si ri ike
Ima na anytime we show up oAnyi agba ye netflix ehIfe wetara oru na o bu oruNa nke ikpeazụ aỌrụ bu oru anyị oh
Eeh eeh, haa haaEeh eeh eeh haa haaUwa bu nke onye (haa haa)Uwa bu nke chukwu (haa haa)
Eeh eeh eeh eehHaa haaNa na na haa haaA si m na uwa bu nke chukwu(haa haa)Uwa bu uwa chukwu (haa haa)
Ndi nti ikeAnyi a di ekwe ekweAnytime we enterYou must collectMmeme mechiAnyị bata akwa e bi do ni isiIyoo oh oh oh oh ohAs you see me I get plenty moneyNa we get the bankWe no dey beg money
We still dey make money on top moneyEwo my brotherKcee and EmoneyEeehh
Ndi ba ruo mmuowuFa bụ ndi odogwuI ma zi kwe na men m gba si ri ikeAnyi na-eme kwa ihe si ri ikeEeehhNdi ba ruo mmụọwuFa bụ ndi odogwuỊ ma zi kwe na men m gba si ri ikeAnyị na-eme kwa ihe si ri ike
Ima na anytime we show up oAnyị agba ye netflix ehIfe wetara ọrụ na ọ bụ ọrụNa nke ikpeazụ aỌrụ bụ ọrụ anyị oh
Eeh eeh, haa haaEeh eeh eeh haa haaUwa bụ nke onye (haa haa)Uwa bụ nke chukwu (haa haa)
Eeh eeh eeh eehHaa haa
Na na na haa haaA si m na uwa bụ nke chukwu (haa haa)Uwa bụ uwa chukwu (haa haa)EeehhNdi ba ruo mmụọwuFa bụ ndi odogwu
Ndi ba ruo mmụọwuAnyị na-eme kwa ife si ri ikeEeh eeh eeh eehHaa haaNa na na haa haaA si m na uwa bụ nke chukwu (haa haa)Uwa bụ uwa chukwu (haa haa)
Check lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X (formerly Twitter) and Facebook