
Aguero Banks Lyrics
Woto Woto, the second track on Aguero Banks’s latest album, The Hero (Onyiko), features catchy lyrics and a driving beat, check out the song’s lyrics below.


Aguero Banks – Woto Woto Lyrics
Intro(Ọsigịnị?)EmpireAnọ m n iru nke nwanyị achinaOnye na abịa ọ di mean, gwakwa ya achinaMaka na a dim strappedOnye lack ya set egosi ya ArsenalMuna ejiro afịa gwakwa ya abịanaUmu obiagu nọ here with ỌgbụadanaMe matter na 042Agụọ your scores na Abagana
Verse 1YeahOn the road with the boysAnd ihe anyị ji tinye arụ double revolverỤsụ enweghị voiceOnye di hungry for more anwụye ya mkpụrụ ọkaHa enwe kwanu choiceI came through ka pass Kelvin De BrunyeLiving a sold out life to go against me no man can tryKam kọrọ u gi first day m nụrụ isi loudKa m make e up my mindM si na m wa di here withoutNa m eji sure compassAdim sure na ekelebe amarodi my routeNdị ogbanje amaro my houseA cash m out ha si na m di proud
Pre-ChorusBia way ina asị na m di proudBia way ọ na e marọ ka na ha agwarọgiOnye na amarọ gi amarọ giSo put on your C.O.D′Cause e loose ọ guard na ha ga agba gị ọjịNa men wa here bụ na m call m off duty, kpọrọm Biggy (k your way?)Icho e whine m ka Rooney, kpọrọm Biggy
ChorusAnyị anụrọ ntịMen dị cha ịrụ ka deriNa ha adirọ achịE jonse o ha ga pia gi faceeN’ ha ga eme gi 30You go collect woto wotoHa ga eme gi 30Ịma anyị adiro achịAnyi anụrọ ntịMen dị cha ịrụ ka deriNa ha adirọ achịE jonse o ha ga pịa gi faceeHa ga eme gị 30You go collect woto wotoHa ga eme gị 30Ịma anyị adiro achi
Verse 2Relax a ọ jonsingOkwa gị wa si ya nọ ghostingIhe m ga eme dị m na ana ana obiA ga fuck u gi up and ọ low keyOgbe adaghi emebi and ọ OTShout out to obulanga nọ OGỊchọru ya bia, Ịma ma ebe obiỌnwụ chụrụ anyị ọsọ, anyị eme ajị obiJust started(m ka na ebidọ)Why they hating on me ka BellinghamMana ha amoro na ogbe nọ updateSi m kọnye m mgbada na TelegramTold them hold my beer brotherKpọ kemikky a pedestrianI′m just here saying my storyIt’s a coincidence that it really rhymesỌ kam kọrọ u gi first day m nụrụ isi loudKa m make e up my mindM si na m wa di here withoutNa m eji sure compassAdim sure na ekelebe amaro my routeNdị ogbanje amaro my houseA cash m out ha si na m di proud
Pre-ChorusBia way ina asị na m di proudBịa way Ọ na e marọ ka na ha agwarọgiOnye na amarọ gi, amarọ gi (onye na amarọ gi, amarọ gi)So put on your C.O.D, ’cause e loose ọ guard na ha ga agba gị ojiNa men wa here bụ na m call m off duty, kpọrọm Biggy (k your way?)Icho e whine m ka Rooney?, kpọrọm Biggy
ChorusAnyị anụrọ ntịMen dị cha ịrụ na deriNa ha adirọ achịE jonse o ha ga pia gi faceeN′ ha ga eme gi 30You go collect Woto-wotoHa ga eme gi 30Ịma anyị adiro achịAnyi anụrọ ntịMen dị cha ịrụ ka deriNa ha adirọ achịE jonse o ha ga pịa gi faceeHa ga eme gị 30You go collect woto wotoHa ga eme gị 30Ịma anyị adiro achi
OutroEmpire
Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook